1 Samuel 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, Sọl sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Chọọrọnụ m nwaanyị mgbaasị,+ m ga-agakwuru ya jụọ ya ase.” Ndị na-ejere ya ozi wee sị ya: “Lee! E nwere nwaanyị mgbaasị nọ n’En-dọọ.”+ 1 Ndị Eze 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Werekwa ogbe achịcha+ iri na achịcha ndị a ghasara ihe n’elu na otu karama+ mmanụ aṅụ, gakwuru ya.+ Ọ bụ ya ga-agwa gị ihe ga-eme nwa okoro a.”+ 2 Ndị Eze 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze wee sị Hazel:+ “Were onyinye+ gakwuru onye nke ezi Chineke, jụọ Jehova ase+ site n’ọnụ ya, sị, “M̀ ga-agbake n’ọrịa a?’”
7 N’ikpeazụ, Sọl sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Chọọrọnụ m nwaanyị mgbaasị,+ m ga-agakwuru ya jụọ ya ase.” Ndị na-ejere ya ozi wee sị ya: “Lee! E nwere nwaanyị mgbaasị nọ n’En-dọọ.”+
3 Werekwa ogbe achịcha+ iri na achịcha ndị a ghasara ihe n’elu na otu karama+ mmanụ aṅụ, gakwuru ya.+ Ọ bụ ya ga-agwa gị ihe ga-eme nwa okoro a.”+
8 Eze wee sị Hazel:+ “Were onyinye+ gakwuru onye nke ezi Chineke, jụọ Jehova ase+ site n’ọnụ ya, sị, “M̀ ga-agbake n’ọrịa a?’”