Jeremaya 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gaa weta ite ụrọ nke ọkpụite kpụrụ,+ kpọrọkwa ụfọdụ ndị okenye n’ime ndị m na ụfọdụ ndị okenye n’ime ndị nchụàjà.
19 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gaa weta ite ụrọ nke ọkpụite kpụrụ,+ kpọrọkwa ụfọdụ ndị okenye n’ime ndị m na ụfọdụ ndị okenye n’ime ndị nchụàjà.