Jeremaya 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Bilie gbadaa n’ụlọ ọkpụite,+ m ga-eme ka ị nụ okwu m n’ebe ahụ.” Ndị Rom 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnị? Ọkpụite+ ó nweghị ikike n’ebe ụrọ dị, isi n’otu ụrọ ọ gwakọtara kpụọ otu arịa ka e jiri ya mee ihe kwesịrị nsọpụrụ, kpụọkwa nke ọzọ ka e jiri ya mee ihe na-ekwesịghị nsọpụrụ?+
21 Gịnị? Ọkpụite+ ó nweghị ikike n’ebe ụrọ dị, isi n’otu ụrọ ọ gwakọtara kpụọ otu arịa ka e jiri ya mee ihe kwesịrị nsọpụrụ, kpụọkwa nke ọzọ ka e jiri ya mee ihe na-ekwesịghị nsọpụrụ?+