2 Timoti 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma n’ime ụlọ buru ibu, e nwere arịa dị iche iche, ọ bụghị naanị nke ọlaedo na ọlaọcha kamakwa nke osisi na nke ụrọ, ụfọdụ bụkwa maka nzube kwesịrị nsọpụrụ ma ndị ọzọ bụ maka nzube nsọpụrụ na-adịghị na ya.+
20 Ma n’ime ụlọ buru ibu, e nwere arịa dị iche iche, ọ bụghị naanị nke ọlaedo na ọlaọcha kamakwa nke osisi na nke ụrọ, ụfọdụ bụkwa maka nzube kwesịrị nsọpụrụ ma ndị ọzọ bụ maka nzube nsọpụrụ na-adịghị na ya.+