Jenesis 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị: “Gịnị mere i ji zite ìgwè ndị njem a dum m zuteworo?”+ O wee sị: “Ọ bụ iji nweta ihu ọma onyenwe m.”+ 2 Ndị Eze 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee laghachikwuru onye nke ezi Chineke,+ ya na ndị niile so ya, wee bịa guzoro n’ihu ya, sị: “Lee, amatawo m ugbu a na e nweghị Chineke n’ebe ọ bụla n’ụwa ma e wezụga n’Izrel.+ Ugbu a, biko, nara ohu gị onyinye m wetara iji gọzie+ gị.”
8 O wee sị: “Gịnị mere i ji zite ìgwè ndị njem a dum m zuteworo?”+ O wee sị: “Ọ bụ iji nweta ihu ọma onyenwe m.”+
15 O wee laghachikwuru onye nke ezi Chineke,+ ya na ndị niile so ya, wee bịa guzoro n’ihu ya, sị: “Lee, amatawo m ugbu a na e nweghị Chineke n’ebe ọ bụla n’ụwa ma e wezụga n’Izrel.+ Ugbu a, biko, nara ohu gị onyinye m wetara iji gọzie+ gị.”