Jenesis 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Enwewo m ehi na ịnyịnya ibu, atụrụ, na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi,+ ọ masịrị m izi ozi iji gwa onyenwe m, ka m wee nweta ihu ọma gị.”’”+ Jenesis 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Isọ wee sị: “Biko, ka m kpọnye gị ụfọdụ n’ime ndị so m.” O wee sị: “Nke a ọ̀ bụ maka gịnị? Ka m nweta ihu ọma onyenwe m.”+ Ilu 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyinye mmadụ ga-emeghere ya oghere buru ibu,+ ọ ga-edugakwa ya ọbụna n’ihu ndị ukwu.+
5 Enwewo m ehi na ịnyịnya ibu, atụrụ, na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi,+ ọ masịrị m izi ozi iji gwa onyenwe m, ka m wee nweta ihu ọma gị.”’”+
15 Isọ wee sị: “Biko, ka m kpọnye gị ụfọdụ n’ime ndị so m.” O wee sị: “Nke a ọ̀ bụ maka gịnị? Ka m nweta ihu ọma onyenwe m.”+