Jenesis 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị: “Gịnị mere i ji zite ìgwè ndị njem a dum m zuteworo?”+ O wee sị: “Ọ bụ iji nweta ihu ọma onyenwe m.”+ Jenesis 47:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha wee sị: “I chebewo ndụ anyị.+ Ka onyenwe m nwee mmasị n’ebe anyị nọ, anyị ga-aghọkwara Fero ndị ohu.”+
8 O wee sị: “Gịnị mere i ji zite ìgwè ndị njem a dum m zuteworo?”+ O wee sị: “Ọ bụ iji nweta ihu ọma onyenwe m.”+
25 Ha wee sị: “I chebewo ndụ anyị.+ Ka onyenwe m nwee mmasị n’ebe anyị nọ, anyị ga-aghọkwara Fero ndị ohu.”+