Jenesis 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma unu enwela mwute,+ unu ewesola ibe unu iwe maka na unu refuru m n’ebe a; n’ihi na ọ bụ maka ichebe ndụ ka Chineke ji buru ụzọ zipụ m tupu unu onwe unu.+ Ilu 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-ajụ iwepụta ọka*—ọha mmadụ ga-abụ ya ọnụ, ma ngọzi na-adịrị isi onye na-ekwe ka a zụrụ ya.+ Ọrụ Ndịozi 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
5 Ma unu enwela mwute,+ unu ewesola ibe unu iwe maka na unu refuru m n’ebe a; n’ihi na ọ bụ maka ichebe ndụ ka Chineke ji buru ụzọ zipụ m tupu unu onwe unu.+
26 Onye na-ajụ iwepụta ọka*—ọha mmadụ ga-abụ ya ọnụ, ma ngọzi na-adịrị isi onye na-ekwe ka a zụrụ ya.+
11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+