Jenesis 41:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 afọ asaa nke ụnwụ wee malite, dị nnọọ ka Josef kwuru.+ Ụnwụ wee daa n’ala niile, ma ihe oriri dị n’ala Ijipt dum.+ Jenesis 42:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Izrel na ndị ọzọ ndị na-abịa ịzụrụ ihe oriri wee bịarute, n’ihi na ụnwụ ahụ dara n’ala Kenan.+
54 afọ asaa nke ụnwụ wee malite, dị nnọọ ka Josef kwuru.+ Ụnwụ wee daa n’ala niile, ma ihe oriri dị n’ala Ijipt dum.+