Jenesis 41:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma afọ asaa nke ụnwụ ga-esochi ha, a ga-echefukwa nri niile ahụ e nwere n’ụba n’ala Ijipt, ụnwụ ahụ ga-eripịakwa nnọọ ala a.+ Ọrụ Ndịozi 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
30 Ma afọ asaa nke ụnwụ ga-esochi ha, a ga-echefukwa nri niile ahụ e nwere n’ụba n’ala Ijipt, ụnwụ ahụ ga-eripịakwa nnọọ ala a.+
11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+