Aịzaya 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+ Matiu 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche. Ọrụ Ndịozi 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+ Ọrụ Ndịozi 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otu n’ime ha, onye aha ya bụ Agabọs,+ biliri wee site n’ike mmụọ nsọ gosi na oké ụnwụ ga-ada n’elu ụwa dum mmadụ bi;+ bụ́ ụnwụ nke dara n’oge Klọdiọs.
4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+
7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche.
11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
28 Otu n’ime ha, onye aha ya bụ Agabọs,+ biliri wee site n’ike mmụọ nsọ gosi na oké ụnwụ ga-ada n’elu ụwa dum mmadụ bi;+ bụ́ ụnwụ nke dara n’oge Klọdiọs.