Matiu 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche. Luk 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Dị ka ihe atụ, ana m agwa unu n’eziokwu, N’ụbọchị Ịlaịja, e nwere ọtụtụ ndị inyom di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ruo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ dakwasị ala a dum,+
7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche.
25 Dị ka ihe atụ, ana m agwa unu n’eziokwu, N’ụbọchị Ịlaịja, e nwere ọtụtụ ndị inyom di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ruo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ dakwasị ala a dum,+