1 Ndị Eze 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Bilie gaa Zarefat+ nke Saịdọn, birikwa n’ebe ahụ. Lee! M ga-enye otu nwaanyị di ya nwụrụ iwu n’ebe ahụ ka ọ na-enye gị ihe oriri.” 1 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị+ na okwu Jehova ruru Ịlaịja ntị n’afọ nke atọ, sị: “Gaa gosi Ehab onwe gị, n’ihi na ekpebisiwo m ike ime ka mmiri zoo n’elu ala.”+ Jems 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịlaịja bụ nwoke nwere ụdị mmetụta anyị na-enwe,+ ma o kpere ekpere ka mmiri ghara izo;+ mmiri ezoghịkwa n’ala ahụ ruo afọ atọ na ọnwa isii.
9 “Bilie gaa Zarefat+ nke Saịdọn, birikwa n’ebe ahụ. Lee! M ga-enye otu nwaanyị di ya nwụrụ iwu n’ebe ahụ ka ọ na-enye gị ihe oriri.”
18 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị+ na okwu Jehova ruru Ịlaịja ntị n’afọ nke atọ, sị: “Gaa gosi Ehab onwe gị, n’ihi na ekpebisiwo m ike ime ka mmiri zoo n’elu ala.”+
17 Ịlaịja bụ nwoke nwere ụdị mmetụta anyị na-enwe,+ ma o kpere ekpere ka mmiri ghara izo;+ mmiri ezoghịkwa n’ala ahụ ruo afọ atọ na ọnwa isii.