Obedaya 20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ndị a dọọrọ n’agha n’ékpè a,+ ihe ndị Kenan+ nwe ruo Zarefat+ ga-aghọ nke ụmụ Izrel. Ndị a dọọrọ n’agha na Jeruselem, bụ́ ndị nọ na Sefarad, ga-enweta obodo ndị dị na Negeb.+ Luk 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 ma e zighị Ịlaịja ka ọ gakwuru nke ọ bụla n’ime ndị inyom ahụ, kama ka ọ gaa naanị Zarefat+ dị n’ala Saịdọn gakwuru otu nwaanyị di ya nwụrụ.
20 Ma ndị a dọọrọ n’agha n’ékpè a,+ ihe ndị Kenan+ nwe ruo Zarefat+ ga-aghọ nke ụmụ Izrel. Ndị a dọọrọ n’agha na Jeruselem, bụ́ ndị nọ na Sefarad, ga-enweta obodo ndị dị na Negeb.+
26 ma e zighị Ịlaịja ka ọ gakwuru nke ọ bụla n’ime ndị inyom ahụ, kama ka ọ gaa naanị Zarefat+ dị n’ala Saịdọn gakwuru otu nwaanyị di ya nwụrụ.