1 Ndị Eze 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Bilie gaa Zarefat+ nke Saịdọn, birikwa n’ebe ahụ. Lee! M ga-enye otu nwaanyị di ya nwụrụ iwu n’ebe ahụ ka ọ na-enye gị ihe oriri.” Luk 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 ma e zighị Ịlaịja ka ọ gakwuru nke ọ bụla n’ime ndị inyom ahụ, kama ka ọ gaa naanị Zarefat+ dị n’ala Saịdọn gakwuru otu nwaanyị di ya nwụrụ.
9 “Bilie gaa Zarefat+ nke Saịdọn, birikwa n’ebe ahụ. Lee! M ga-enye otu nwaanyị di ya nwụrụ iwu n’ebe ahụ ka ọ na-enye gị ihe oriri.”
26 ma e zighị Ịlaịja ka ọ gakwuru nke ọ bụla n’ime ndị inyom ahụ, kama ka ọ gaa naanị Zarefat+ dị n’ala Saịdọn gakwuru otu nwaanyị di ya nwụrụ.