1 Ndị Eze 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, o biliri gaa Zarefat wee bata n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ; ma, lee! otu nwaanyị di ya nwụrụ nọ n’ebe ahụ na-akpa nkụ. O wee kpọọ ya òkù, sị: “Biko, were ihe kutetụrụ m mmiri ka m ṅụọ.”+
10 Ya mere, o biliri gaa Zarefat wee bata n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ; ma, lee! otu nwaanyị di ya nwụrụ nọ n’ebe ahụ na-akpa nkụ. O wee kpọọ ya òkù, sị: “Biko, were ihe kutetụrụ m mmiri ka m ṅụọ.”+