Luk 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Dị ka ihe atụ, ana m agwa unu n’eziokwu, N’ụbọchị Ịlaịja, e nwere ọtụtụ ndị inyom di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ruo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ dakwasị ala a dum,+ Jems 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịlaịja bụ nwoke nwere ụdị mmetụta anyị na-enwe,+ ma o kpere ekpere ka mmiri ghara izo;+ mmiri ezoghịkwa n’ala ahụ ruo afọ atọ na ọnwa isii.
25 Dị ka ihe atụ, ana m agwa unu n’eziokwu, N’ụbọchị Ịlaịja, e nwere ọtụtụ ndị inyom di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ruo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ dakwasị ala a dum,+
17 Ịlaịja bụ nwoke nwere ụdị mmetụta anyị na-enwe,+ ma o kpere ekpere ka mmiri ghara izo;+ mmiri ezoghịkwa n’ala ahụ ruo afọ atọ na ọnwa isii.