Jenesis 41:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ndị si n’ụwa dum na-abịakwa n’Ijipt ịzụrụ ihe oriri n’aka Josef, n’ihi na ụnwụ ahụ ji ụwa dum aka ọjọọ.+ Ọrụ Ndịozi 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
57 Ndị si n’ụwa dum na-abịakwa n’Ijipt ịzụrụ ihe oriri n’aka Josef, n’ihi na ụnwụ ahụ ji ụwa dum aka ọjọọ.+
11 Ma ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan dum, ya bụ, oké mkpagbu; nna nna anyị hà enwetaghịkwa ihe oriri ọ bụla.+