Jenesis 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, ha gwara Fero, sị: “Anyị abịawo ibi dị ka ndị ọbịa n’ala a,+ n’ihi na ìgwè anụ ụlọ ndị ohu gị enweghị nri ha ga na-ata,+ n’ihi na ụnwụ a siri ike n’ala Kenan.+ Biko, ka ndị ohu gị biri n’ala Goshen.”+ Abụ Ọma 33:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Iji napụta mkpụrụ obi ha n’aka ọnwụ,+Nakwa iji chebe ha ndụ n’oge ụnwụ.+
4 E mesịa, ha gwara Fero, sị: “Anyị abịawo ibi dị ka ndị ọbịa n’ala a,+ n’ihi na ìgwè anụ ụlọ ndị ohu gị enweghị nri ha ga na-ata,+ n’ihi na ụnwụ a siri ike n’ala Kenan.+ Biko, ka ndị ohu gị biri n’ala Goshen.”+