Abụ Ọma 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihere agaghị eme ha n’oge ọdachi,+Afọ ga-ejukwa ha n’oge ụnwụ.+ Aịzaya 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ya ga-ebi n’ebe dị elu;+ ebe ya dị elu nke e wusiri ike ga-abụ ebe siri ike mbanye,+ nke dị na nkume dị elu. A ga na-enye ya nri ya;+ mmiri ya agaghị agwụ agwụ.”+
16 Ọ bụ ya ga-ebi n’ebe dị elu;+ ebe ya dị elu nke e wusiri ike ga-abụ ebe siri ike mbanye,+ nke dị na nkume dị elu. A ga na-enye ya nri ya;+ mmiri ya agaghị agwụ agwụ.”+