Abụ Ọma 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova, ònye ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị?+Ònye ga-ebi n’ugwu nsọ gị?+ Ilu 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma onye na-ege m ntị ga-ebi n’obi iru ala,+ ụjọ ọdachi agaghịkwa enye ya nsogbu.”+