13 O wee malite ịsị Ebram: “Ka o doo gị anya na mkpụrụ gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha,+ ha ga-agbakwara ha ohu, ndị a ga-emekpakwa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+
5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+
4 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Na nke mbụ, ọ bụ n’Ijipt ka ndị m gara biri dị ka ndị ọbịa.+ Asiria megbukwara ha n’enweghị ihe kpatara ya.”