Jenesis 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+ Jenesis 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha chịkwaara ìgwè anụ ụlọ ha, burukwa ngwongwo ha, ndị ha nwetara n’ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha batara n’Ijipt, Jekọb na ụmụ ya niile. Joshụa 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nye Aịzik Jekọb na Isọ.+ E mesịa, m nyere Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya;+ Jekọb na ụmụ ya wee gbadaa Ijipt.+ Ọrụ Ndịozi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jekọb gbadara Ijipt.+ Ọ nwụkwara;+ otú ahụkwa ka nna nna anyị hà nwụrụ,+
4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+
6 Ha chịkwaara ìgwè anụ ụlọ ha, burukwa ngwongwo ha, ndị ha nwetara n’ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha batara n’Ijipt, Jekọb na ụmụ ya niile.
4 M wee nye Aịzik Jekọb na Isọ.+ E mesịa, m nyere Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya;+ Jekọb na ụmụ ya wee gbadaa Ijipt.+