Jenesis 49:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú a ka Jekọb si nyesịa ụmụ ya ndị ikom iwu. O wee chịkọta ụkwụ ya chịgoro n’ihe ndina ya wee kubie ume, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+
33 Otú a ka Jekọb si nyesịa ụmụ ya ndị ikom iwu. O wee chịkọta ụkwụ ya chịgoro n’ihe ndina ya wee kubie ume, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+