Jenesis 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+ Abụ Ọma 116:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọnwụ ndị na-eguzosi ike n’ebe Jehova nọDị oké ọnụ ahịa n’anya ya.+ Matiu 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+ Ọrụ Ndịozi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jekọb gbadara Ijipt.+ Ọ nwụkwara;+ otú ahụkwa ka nna nna anyị hà nwụrụ,+
8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+
32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+