Jenesis 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+ Ọrụ Ndịozi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jekọb gbadara Ijipt.+ Ọ nwụkwara;+ otú ahụkwa ka nna nna anyị hà nwụrụ,+
3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+