Aịzaya 52:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Na nke mbụ, ndị m gara biri n’Ijipt, bụrụ ndị mbịarambịa.+ Ndị Asiria mechakwara mesie ha ike n’agbanyeghị na o nweghị ihe ha mere ha.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:4 Amụma Aịsaịa II, p. 182-183
4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Na nke mbụ, ndị m gara biri n’Ijipt, bụrụ ndị mbịarambịa.+ Ndị Asiria mechakwara mesie ha ike n’agbanyeghị na o nweghị ihe ha mere ha.”