Aịzaya 52:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Na nke mbụ, ọ bụ n’Ijipt ka ndị m gara biri dị ka ndị ọbịa.+ Asiria megbukwara ha n’enweghị ihe kpatara ya.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:4 Amụma Aịsaịa II, p. 182-183
4 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Na nke mbụ, ọ bụ n’Ijipt ka ndị m gara biri dị ka ndị ọbịa.+ Asiria megbukwara ha n’enweghị ihe kpatara ya.”