Joel 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee, anụ ụlọ asụwo ude! Lee, ìgwè ehi awagharịwo ná mgbagwoju anya! N’ihi na ha enweghị ebe ịta nri.+ E mewokwa ka ọ bụrụ ìgwè atụrụ ga-eburu ikpe ọmụma.
18 Lee, anụ ụlọ asụwo ude! Lee, ìgwè ehi awagharịwo ná mgbagwoju anya! N’ihi na ha enweghị ebe ịta nri.+ E mewokwa ka ọ bụrụ ìgwè atụrụ ga-eburu ikpe ọmụma.