Jenesis 41:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ụnwụ ahụ wee daa n’elu ụwa dum.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e debere ọka wit n’etiti ha wee na-eresị ya ndị Ijipt,+ n’ihi na ụnwụ ahụ ji ala Ijipt aka ọjọọ. Job 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ngọzi+ nke onye na-aga ịla n’iyi—n’isi m ka ọ na-adị,M na-emekwa ka obi nwaanyị di ya nwụrụ ṅụrịa.+
56 Ụnwụ ahụ wee daa n’elu ụwa dum.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e debere ọka wit n’etiti ha wee na-eresị ya ndị Ijipt,+ n’ihi na ụnwụ ahụ ji ala Ijipt aka ọjọọ.
13 Ngọzi+ nke onye na-aga ịla n’iyi—n’isi m ka ọ na-adị,M na-emekwa ka obi nwaanyị di ya nwụrụ ṅụrịa.+