Jenesis 43:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ụnwụ ahụ siri ike n’ala ahụ.+ Luk 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Dị ka ihe atụ, ana m agwa unu n’eziokwu, N’ụbọchị Ịlaịja, e nwere ọtụtụ ndị inyom di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ruo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ dakwasị ala a dum,+
25 Dị ka ihe atụ, ana m agwa unu n’eziokwu, N’ụbọchị Ịlaịja, e nwere ọtụtụ ndị inyom di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ruo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ dakwasị ala a dum,+