19 Gịnị mere anyị ga-eji nwụọ n’ihu gị,+ ma anyị onwe anyị ma ala anyị? Zụrụ anyị, zụrụkwa ala anyị ka i nye anyị ihe oriri,+ anyị onwe anyị na ala anyị ga-aghọkwara Fero ohu; ma nye anyị mkpụrụ ka anyị wee dị ndụ wee ghara ịnwụ, ala anyị ewee ghara ịtọgbọrọ n’efu.”+