Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 32:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Unu ga-asịkwa, ‘Ohu gị Jekọb na-abịa n’azụ anyị.’”+ N’ihi na ọ sịrị onwe ya: “Ma eleghị anya, m ga-eji onyinye+ m ga-ebu ụzọ zipụ mee ka obi jụrụ ya, e mesịakwa, m ga-ahụ ihu ya. Ikekwe, ọ ga-eji obiọma nabata m.”+

  • Jenesis 43:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Izrel nna ha wee sị ha: “Ọ bụrụ otú ahụ ka ọ dị,+ meenụ nke a: “Tinyenụ ihe ndị kasị mma nke ala a n’akpa unu, burukwanụ ya bugara nwoke ahụ ka ọ bụrụ onyinye:+ obere mmanụ bọlsọm,+ na obere mmanụ aṅụ,+ mmanụ labdanọm na ụgbụgbọ osisi nke nwere esó,+ akị pistashio na almọnd.+

  • Ilu 17:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Onyinye bụ nkume e ji enweta ihu ọma n’anya onye nwe ya.+ Ebe ọ bụla ọ tụgharịrị, ọ na-enwe ihe ịga nke ọma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya