Jenesis 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-asịkwa, ‘Ohu gị Jekọb na-abịa n’azụ anyị.’”+ N’ihi na ọ sịrị onwe ya: “Ma eleghị anya, m ga-eji onyinye+ m ga-ebu ụzọ zipụ mee ka obi jụrụ ya, e mesịakwa, m ga-ahụ ihu ya. Ikekwe, ọ ga-eji obiọma nabata m.”+ Ilu 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyinye mmadụ ga-emeghere ya oghere buru ibu,+ ọ ga-edugakwa ya ọbụna n’ihu ndị ukwu.+
20 Unu ga-asịkwa, ‘Ohu gị Jekọb na-abịa n’azụ anyị.’”+ N’ihi na ọ sịrị onwe ya: “Ma eleghị anya, m ga-eji onyinye+ m ga-ebu ụzọ zipụ mee ka obi jụrụ ya, e mesịakwa, m ga-ahụ ihu ya. Ikekwe, ọ ga-eji obiọma nabata m.”+