Abụ Ọma 133:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 133 Lee ka o si dị mma, bụrụkwa ihe na-enye obi ụtọMgbe ụmụnne bikọtara ọnụ n’ịdị n’otu!+ Ilu 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 mee ihe a, nwa m, ma napụta onwe gị, n’ihi na ị dabawo n’ọbụ aka mmadụ ibe gị:+ Gaa daa n’ala, rịọsiekwa mmadụ ibe gị arịrịọ ike.+
3 mee ihe a, nwa m, ma napụta onwe gị, n’ihi na ị dabawo n’ọbụ aka mmadụ ibe gị:+ Gaa daa n’ala, rịọsiekwa mmadụ ibe gị arịrịọ ike.+