Jenesis 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, ka mụ na gị nakwa ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ghara ịnọ na-ese okwu, n’ihi na anyị bụ ụmụnne.+ Jenesis 45:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee hapụ ụmụnne ya ka ha lawa, ha wee lawa. Ma ọ sịrị ha: “Unu ewesola ibe unu iwe n’ụzọ.”+ Jọn 13:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mmadụ niile ga-eji nke a mara na unu bụ ndị na-eso ụzọ m, ma ọ bụrụ na unu enwee ịhụnanya n’etiti onwe unu.”+ Jọn 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ka ha niile wee bụrụ otu,+ dị ka gị onwe gị, Nna, na mụ onwe m dị n’otu, mụ onwe m na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu,+ ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.+ Ndị Kọlọsi 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, e wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya+ dị ka uwe, n’ihi na ọ bụ ihe nkekọ zuru okè+ nke ịdị n’otu. Ndị Hibru 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ịhụnanya ụmụnna unu dịgide.+
8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, ka mụ na gị nakwa ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ghara ịnọ na-ese okwu, n’ihi na anyị bụ ụmụnne.+
35 Mmadụ niile ga-eji nke a mara na unu bụ ndị na-eso ụzọ m, ma ọ bụrụ na unu enwee ịhụnanya n’etiti onwe unu.”+
21 ka ha niile wee bụrụ otu,+ dị ka gị onwe gị, Nna, na mụ onwe m dị n’otu, mụ onwe m na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu,+ ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.+
14 Ma, e wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya+ dị ka uwe, n’ihi na ọ bụ ihe nkekọ zuru okè+ nke ịdị n’otu.