Ndị Rom 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịhụnanya+ adịghị eme onye agbata obi mmadụ ihe ọjọọ;+ ya mere, ịhụnanya bụ idebezu iwu ahụ.+ 1 Jọn 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ezie, nke a bụ ihe o nyere n’iwu, ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.
23 N’ezie, nke a bụ ihe o nyere n’iwu, ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.