Luk 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Ọzọ, otú unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emeso unu, na-emesonụ ha otú ahụ.+ 2 Timoti 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+
24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+