1 Ndị Kọrịnt 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ịhụnanya adịghị ada ada.+ Ma ọ bụrụ na e nwere onyinye ibu amụma, a ga-ewepụ ha; ọ bụrụ na e nwere ịsụ asụsụ dị iche iche, ha ga-akwụsị; ọ bụrụ na e nwere ihe ọmụma, a ga-ewepụ ya.+ Ndị Efesọs 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 na-agbasi mbọ ike ka unu nọgide n’ịdị n’otu nke mmụọ nsọ, n’ihe nkekọ nke bụ́ udo.+
8 Ịhụnanya adịghị ada ada.+ Ma ọ bụrụ na e nwere onyinye ibu amụma, a ga-ewepụ ha; ọ bụrụ na e nwere ịsụ asụsụ dị iche iche, ha ga-akwụsị; ọ bụrụ na e nwere ihe ọmụma, a ga-ewepụ ya.+