Jenesis 30:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Nwoke ahụ wee na-abawanye ụba, o wee nwee ìgwè anụ ụlọ dị ukwuu na ndị inyom na-eje ozi na ndị ikom na-eje ozi na kamel na ịnyịnya ibu.+ Jenesis 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Biko, nara onyinye m wetara iji gọzie gị,+ n’ihi na Chineke egosiwo m ihu ọma, n’ihi na enwekwara m ihe niile.”+ O wee na-arịọsi ya ike, nke mere na ọ naara ya.+
43 Nwoke ahụ wee na-abawanye ụba, o wee nwee ìgwè anụ ụlọ dị ukwuu na ndị inyom na-eje ozi na ndị ikom na-eje ozi na kamel na ịnyịnya ibu.+
11 Biko, nara onyinye m wetara iji gọzie gị,+ n’ihi na Chineke egosiwo m ihu ọma, n’ihi na enwekwara m ihe niile.”+ O wee na-arịọsi ya ike, nke mere na ọ naara ya.+