Jenesis 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee rahụ n’ebe ahụ n’abalị ahụ. O wee si n’ihe ruru ya aka were onyinye ọ ga-enye Isọ nwanne ya:+ Ilu 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyinye mmadụ ga-emeghere ya oghere buru ibu,+ ọ ga-edugakwa ya ọbụna n’ihu ndị ukwu.+
13 O wee rahụ n’ebe ahụ n’abalị ahụ. O wee si n’ihe ruru ya aka were onyinye ọ ga-enye Isọ nwanne ya:+