10 Otú ọ dị, Jekọb sịrị: “Ee e, biko. Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ ị ga-anara onyinye m na-enye gị, n’ihi na dị nnọọ ka ihe mere m ji na-enye gị ya si dị, ahụwo m ihu gị dị ka à ga-asị na m hụrụ ihu Chineke n’ihi na i ji obi ụtọ nabata m.+
20 Ma, “ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri; ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ;+ n’ihi na site n’ime nke a, ị ga-ekpokwasị icheku ọkụ n’isi ya.”+