Jenesis 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ana m arịọ gị,+ napụta m n’aka nwanne m nwoke, n’aka Isọ, n’ihi na ana m atụ ya egwu na ọ pụrụ ịbịa wakpo m,+ ma nne ma ụmụ. Jenesis 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-asịkwa, ‘Ohu gị Jekọb na-abịa n’azụ anyị.’”+ N’ihi na ọ sịrị onwe ya: “Ma eleghị anya, m ga-eji onyinye+ m ga-ebu ụzọ zipụ mee ka obi jụrụ ya, e mesịakwa, m ga-ahụ ihu ya. Ikekwe, ọ ga-eji obiọma nabata m.”+ Job 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ ga-arịọsi Chineke arịrịọ ike ka o nwee mmasị n’ebe ọ nọ,+Ọ ga-ejikwa iti mkpu ọṅụ hụ ihu ya,Ọ ga-enyeghachi mmadụ efu ezi omume Ya.
11 Ana m arịọ gị,+ napụta m n’aka nwanne m nwoke, n’aka Isọ, n’ihi na ana m atụ ya egwu na ọ pụrụ ịbịa wakpo m,+ ma nne ma ụmụ.
20 Unu ga-asịkwa, ‘Ohu gị Jekọb na-abịa n’azụ anyị.’”+ N’ihi na ọ sịrị onwe ya: “Ma eleghị anya, m ga-eji onyinye+ m ga-ebu ụzọ zipụ mee ka obi jụrụ ya, e mesịakwa, m ga-ahụ ihu ya. Ikekwe, ọ ga-eji obiọma nabata m.”+
26 Ọ ga-arịọsi Chineke arịrịọ ike ka o nwee mmasị n’ebe ọ nọ,+Ọ ga-ejikwa iti mkpu ọṅụ hụ ihu ya,Ọ ga-enyeghachi mmadụ efu ezi omume Ya.