Jenesis 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Enwewo m ehi na ịnyịnya ibu, atụrụ, na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi,+ ọ masịrị m izi ozi iji gwa onyenwe m, ka m wee nweta ihu ọma gị.”’”+ Jenesis 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ihi na akụ̀ ha adịwo ukwuu nke na ha apụghị ibikọta ọnụ, ala ha biri dị ka ndị ọbịa enweghịkwa ike izuru ha n’ihi ìgwè anụ ụlọ ha.+
5 Enwewo m ehi na ịnyịnya ibu, atụrụ, na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi,+ ọ masịrị m izi ozi iji gwa onyenwe m, ka m wee nweta ihu ọma gị.”’”+
7 n’ihi na akụ̀ ha adịwo ukwuu nke na ha apụghị ibikọta ọnụ, ala ha biri dị ka ndị ọbịa enweghịkwa ike izuru ha n’ihi ìgwè anụ ụlọ ha.+