Jenesis 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ala ahụ abaghị ha niile ibikọta ọnụ, n’ihi na akụ̀ ha adịwo ọtụtụ, ha niile enweghịkwa ike ibikọta ọnụ.+ Jenesis 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-enyekwa gị onwe gị na mkpụrụ gị+ ngọzi Ebreham,+ ka i wee nweta ala dị iche iche i biri dị ka ọbịa,+ bụ́ ndị Chineke nyeworo Ebreham.”+
6 Ya mere, ala ahụ abaghị ha niile ibikọta ọnụ, n’ihi na akụ̀ ha adịwo ọtụtụ, ha niile enweghịkwa ike ibikọta ọnụ.+
4 Ọ ga-enyekwa gị onwe gị na mkpụrụ gị+ ngọzi Ebreham,+ ka i wee nweta ala dị iche iche i biri dị ka ọbịa,+ bụ́ ndị Chineke nyeworo Ebreham.”+