Jenesis 33:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Biko, nara onyinye m wetara iji gọzie gị, n’ihi na Chineke emeerela m amara,+ enwekwara m ihe niile dị mụ mkpa.”+ O wee na-arịọsi ya ike ka ọ nara ya onyinye ndị ahụ, ya anara ya ha.
11 Biko, nara onyinye m wetara iji gọzie gị, n’ihi na Chineke emeerela m amara,+ enwekwara m ihe niile dị mụ mkpa.”+ O wee na-arịọsi ya ike ka ọ nara ya onyinye ndị ahụ, ya anara ya ha.