Jenesis 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Biko, nara onyinye m wetara iji gọzie gị,+ n’ihi na Chineke egosiwo m ihu ọma, n’ihi na enwekwara m ihe niile.”+ O wee na-arịọsi ya ike, nke mere na ọ naara ya.+
11 Biko, nara onyinye m wetara iji gọzie gị,+ n’ihi na Chineke egosiwo m ihu ọma, n’ihi na enwekwara m ihe niile.”+ O wee na-arịọsi ya ike, nke mere na ọ naara ya.+