7 Sọl wee gwa onye na-ejere ya ozi, sị: “Ọ bụrụ na anyị agaa, gịnị ka anyị ga-enye nwoke ahụ?+ n’ihi na achịcha agwụla n’akpa anyị, ọ dịghị ihe a ga-enye onye nke ezi Chineke dị ka onyinye.+ Gịnị ka anyị nwere?”
42 Ọ dịkwa otu nwoke si Bel-shalisha+ bịa, o wee jiri akpa nri ya butere+ onye nke ezi Chineke achịcha nke mkpụrụ mbụ kara aka,+ ogbe achịcha iri abụọ e ji ọka bali mee,+ nakwa ọka ọhụrụ. O wee sị: “Nye ya ndị a ka ha rie.”+