1 Ndị Eze 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Werekwa ogbe achịcha+ iri na achịcha ndị a ghasara ihe n’elu na otu karama+ mmanụ aṅụ, gakwuru ya.+ Ọ bụ ya ga-agwa gị ihe ga-eme nwa okoro a.”+ 2 Ndị Eze 4:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ dịkwa otu nwoke si Bel-shalisha+ bịa, o wee jiri akpa nri ya butere+ onye nke ezi Chineke achịcha nke mkpụrụ mbụ kara aka,+ ogbe achịcha iri abụọ e ji ọka bali mee,+ nakwa ọka ọhụrụ. O wee sị: “Nye ya ndị a ka ha rie.”+ Ndị Galeshia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+
3 Werekwa ogbe achịcha+ iri na achịcha ndị a ghasara ihe n’elu na otu karama+ mmanụ aṅụ, gakwuru ya.+ Ọ bụ ya ga-agwa gị ihe ga-eme nwa okoro a.”+
42 Ọ dịkwa otu nwoke si Bel-shalisha+ bịa, o wee jiri akpa nri ya butere+ onye nke ezi Chineke achịcha nke mkpụrụ mbụ kara aka,+ ogbe achịcha iri abụọ e ji ọka bali mee,+ nakwa ọka ọhụrụ. O wee sị: “Nye ya ndị a ka ha rie.”+
6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+