Luk 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka i wee mara n’ụzọ zuru ezu na ihe niile e ji ọnụ kụziere gị bụ eziokwu.+ Ọrụ Ndịozi 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 E jiriwo ọnụ kụziere nwoke a ihe n’ụzọ Jehova, ebe ọ na-anụ ọkụ na mmụọ,+ ọ malitekwara na-ekwu okwu ma na-ezi ihe ndị metụtara Jizọs n’ụzọ ziri ezi, ma ọ bụ naanị banyere baptizim+ Jọn ka ọ maara.
25 E jiriwo ọnụ kụziere nwoke a ihe n’ụzọ Jehova, ebe ọ na-anụ ọkụ na mmụọ,+ ọ malitekwara na-ekwu okwu ma na-ezi ihe ndị metụtara Jizọs n’ụzọ ziri ezi, ma ọ bụ naanị banyere baptizim+ Jọn ka ọ maara.